8 Ndị Livaị na Juda dum wee mee ihe niile Jehoyada+ onye nchụàjà nyere n’iwu.+ Onye ọ bụla n’ime ha wee kpọrọ ndị ikom ya bụ́ ndị na-abata n’ụbọchị izu ike, tinyere ndị na-apụ n’ụbọchị izu ike,+ n’ihi na Jehoyada onye nchụàjà ekweghị ka ìgwè dị iche iche+ kwụsị ọrụ.