4 N’afọ nke asaa, Jehoyada+ ziri ozi, e wee kpọtara ya ndị isi nke otu narị otu narị ndị nche Keria+ na ndị isi ndị ọgba ọsọ+ n’ụlọ Jehova, ya na ha wee gbaa ndụ,+ o wee mee ka ha ṅụọ iyi+ n’ụlọ Jehova, e mesịa, o gosiri ha nwa eze.
23N’afọ nke asaa, Jehoyada+ nwere obi ike wee kpọrọ ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha,+ ya bụ, Azaraya nwa Jeroham na Ishmel nwa Jehohenan na Azaraya nwa Obed na Measaya nwa Adaya na Elishefat nwa Zikraị, ya na ha wee gbaa ndụ.