16 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ha amụta ụzọ ndị m wee jiri aha m na-aṅụ iyi,+ sị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ!’ dị ka ha kụziiri ndị m iji Bel na-aṅụ iyi,+ a ga-eme ka ha kwụsie ike n’etiti ndị m.+
16 N’ihi na ndị mmadụ na-eji onye ka ha ukwuu aṅụ iyi,+ iyi ha na-aṅụ na-emekwa ka esemokwu ọ bụla kwụsị, ebe ọ bụụrụ ha ihe na-emesi obi ike nke iwu kwadoro.+