1 Ihe E Mere 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E kere ụmụ Erọn n’ìgwè n’ìgwè. Ụmụ Erọn bụ Nedab+ na Abaịhu+ na Elieza+ na Ịtama.+ 1 Ihe E Mere 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Devid na ndị isi+ nke ìgwè dị iche iche ndị na-eje ozi+ wepụtakwara ụfọdụ n’ime ụmụ Esaf, ụmụ Himan+ na ụmụ Jedutọn,+ iche maka ije ozi, bụ́ ndị na-eji une+ na ụbọ akwara+ na ájà ebu amụma.+ E sikwa n’ime ha nweta ndị e nyere ọrụ ije ozi ha. 1 Ihe E Mere 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Otú a ka e si kee ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ n’ìgwè n’ìgwè: Ndị si n’agbụrụ Kora+ bụ Meshelemaya+ nwa Kore, onye si n’agbụrụ Esaf.
25 Devid na ndị isi+ nke ìgwè dị iche iche ndị na-eje ozi+ wepụtakwara ụfọdụ n’ime ụmụ Esaf, ụmụ Himan+ na ụmụ Jedutọn,+ iche maka ije ozi, bụ́ ndị na-eji une+ na ụbọ akwara+ na ájà ebu amụma.+ E sikwa n’ime ha nweta ndị e nyere ọrụ ije ozi ha.
26 Otú a ka e si kee ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ n’ìgwè n’ìgwè: Ndị si n’agbụrụ Kora+ bụ Meshelemaya+ nwa Kore, onye si n’agbụrụ Esaf.