2 Ndị Eze 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị na-ejere ya ozi wee bịa gwa ya, sị: “Nna m,+ a sị na ọ bụ oké ihe ka onye amụma ahụ gwara gị, ọ̀ bụ na ị gaghị eme ya? Ma ya fọdụzie na ọ sịrị gị, ‘Mikpuo onwe gị na mmiri wee dị ọcha’?”
13 Ndị na-ejere ya ozi wee bịa gwa ya, sị: “Nna m,+ a sị na ọ bụ oké ihe ka onye amụma ahụ gwara gị, ọ̀ bụ na ị gaghị eme ya? Ma ya fọdụzie na ọ sịrị gị, ‘Mikpuo onwe gị na mmiri wee dị ọcha’?”