2 Ndị Eze 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’oge ahụ, Ịlaịsha nọ na-ahụ ya, ọ nọkwa na-eti mkpu, sị: “Nna m, nna m,+ ụgbọ ịnyịnya agha Izrel na ndị na-agba ịnyịnya ya!”+ Ọ hụghị ya ọzọ. O wee jide uwe ya aka, dọwaa ya ibé abụọ.+ 2 Ndị Eze 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ozugbo eze Izrel hụrụ ha, ọ gwara Ịlaịsha, sị: “Ọ̀ bụ m gbuo ha, ọ̀ bụ m gbuo ha,+ nna m?”+
12 N’oge ahụ, Ịlaịsha nọ na-ahụ ya, ọ nọkwa na-eti mkpu, sị: “Nna m, nna m,+ ụgbọ ịnyịnya agha Izrel na ndị na-agba ịnyịnya ya!”+ Ọ hụghị ya ọzọ. O wee jide uwe ya aka, dọwaa ya ibé abụọ.+