2 Ndị Eze 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma Ịlaịsha+ dara ọrịa, bụ́ ọrịa ga-egbu ya.+ Jehoash bụ́ eze Izrel wee gbadakwuru ya ma malite ịkwa ákwá n’ihu ya, sị: “Nna m,+ nna m, ụgbọ ịnyịnya agha Izrel na ndị na-agba ịnyịnya ya!”+
14 Ma Ịlaịsha+ dara ọrịa, bụ́ ọrịa ga-egbu ya.+ Jehoash bụ́ eze Izrel wee gbadakwuru ya ma malite ịkwa ákwá n’ihu ya, sị: “Nna m,+ nna m, ụgbọ ịnyịnya agha Izrel na ndị na-agba ịnyịnya ya!”+