2 Samuel 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Devid wee jide uwe ya dọwaa,+ otú ahụkwa ka ndị ikom niile ya na ha nọ mere. Job 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Job wee bilie dọwaa+ uwe elu ya nke na-enweghị aka, kpụọkwa ntutu+ isi ya wee gbuo ikpere n’ala,+ kpudo ihu n’ala, kpọọ isiala.+
20 Job wee bilie dọwaa+ uwe elu ya nke na-enweghị aka, kpụọkwa ntutu+ isi ya wee gbuo ikpere n’ala,+ kpudo ihu n’ala, kpọọ isiala.+