Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 3:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Devid wee gwa Joab na ndị niile ya na ha nọ, sị: “Dọwaanụ uwe unu,+ keekwanụ ákwà iru uju n’úkwù,+ kwaakwanụ ákwá arịrị n’ihu Abna.” Ọbụna Eze Devid nọ na-ejegharị n’azụ ihe ndina ya.

  • 2 Samuel 13:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Eze wee bilie dọwaa uwe ya,+ dinara n’ala,+ ndị niile na-ejere ya ozi guzokwa n’akụkụ ya, ha dọwakwara+ uwe ha.

  • 2 Ihe E Mere 34:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 ebe ọ bụ na obi gị+ dị nro, i wee weda onwe gị ala+ n’ihi Chineke mgbe ị nụrụ ihe o kwuru banyere obodo a na ndị bi n’ime ya, i wedakwara onwe gị ala n’ihu m+ ma dọwaa+ uwe gị, kwaa ákwá n’ihu m, mụ onwe m anụwo ya,+ ka Jehova kwuru.

  • Ọrụ Ndịozi 14:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Otú ọ dị, mgbe ndịozi bụ́ Banabas na Pọl nụrụ banyere ya, ha dọwara uwe elu ha ma maba n’etiti ìgwè mmadụ ahụ, na-eti mkpu,

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya