2 Ihe E Mere 33:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee na-ekpeku ya ekpere, nke mere na ọ nabatara+ arịrịọ ya. O wee nụ arịrịọ ọ na-arịọ ka e meere ya amara. O wee mee ka ọ lọghachi Jeruselem, n’ọchịchị ya;+ Manase wee mara na Jehova bụ ezi Chineke.+ Abụ Ọma 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova, biko, nụrụ arịrịọ ndị dị umeala n’obi na-arịọ gị.+Dozie obi ha.+Jiri ntị gị nụrụ,+ Abụ Ọma 86:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie;+Obiọma* ị na-egosi ndị na-akpọku gị dị ukwuu.+
13 O wee na-ekpeku ya ekpere, nke mere na ọ nabatara+ arịrịọ ya. O wee nụ arịrịọ ọ na-arịọ ka e meere ya amara. O wee mee ka ọ lọghachi Jeruselem, n’ọchịchị ya;+ Manase wee mara na Jehova bụ ezi Chineke.+
17 Jehova, biko, nụrụ arịrịọ ndị dị umeala n’obi na-arịọ gị.+Dozie obi ha.+Jiri ntị gị nụrụ,+ Abụ Ọma 86:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie;+Obiọma* ị na-egosi ndị na-akpọku gị dị ukwuu.+
5 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie;+Obiọma* ị na-egosi ndị na-akpọku gị dị ukwuu.+