1 Ihe E Mere 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E wee nyere ha aka ibuso ha agha, nke mere na e nyefere ndị Hega na ndị niile ha na ha so n’aka ha, n’ihi na ha kpọkuru Chineke maka enyemaka+ n’agha ahụ, o wee nabata arịrịọ ha n’ihi na ha tụkwasịrị ya obi.+ Ezra 8:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi ya, anyị buru ọnụ,+ rịọkwa Chineke anyị arịrịọ+ banyere nke a, o wee nabata arịrịọ anyị rịọrọ+ ya.
20 E wee nyere ha aka ibuso ha agha, nke mere na e nyefere ndị Hega na ndị niile ha na ha so n’aka ha, n’ihi na ha kpọkuru Chineke maka enyemaka+ n’agha ahụ, o wee nabata arịrịọ ha n’ihi na ha tụkwasịrị ya obi.+
23 N’ihi ya, anyị buru ọnụ,+ rịọkwa Chineke anyị arịrịọ+ banyere nke a, o wee nabata arịrịọ anyị rịọrọ+ ya.