Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 29:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Unu erighị achịcha,+ unu aṅụghịkwa mmanya na ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu, ka unu wee mara na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu.’

  • Abụ Ọma 9:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+

      Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+

      Higeyọn. Sila.

  • Daniel 4:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 A ga-achụpụ gị n’etiti ụmụ mmadụ, gị na anụ ọhịa ga-ebikwa,+ ọ bụkwa ahịhịa ka ha ga na-enye gị ka ị taa dị ka ehi;+ igirigi nke eluigwe ga na-edekwa gị, oge asaa+ ga-agabigakwa n’isi gị, ruo mgbe ị matara na Onye Kasị Elu bụ Onye Na-achị Achị n’alaeze ụmụ mmadụ+ nakwa na ọ bụ onye ọ chọrọ inye ya ka ọ na-enye ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya