2 Ihe E Mere 32:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Otú ọ dị, Hezekaya wedara onwe ya ala+ wee kwụsị ịdị mpako n’obi, ya na ndị bi na Jeruselem. Iwe Jehova abịakwasịghịkwa ha n’ụbọchị Hezekaya.+
26 Otú ọ dị, Hezekaya wedara onwe ya ala+ wee kwụsị ịdị mpako n’obi, ya na ndị bi na Jeruselem. Iwe Jehova abịakwasịghịkwa ha n’ụbọchị Hezekaya.+