2 Ndị Eze 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Hezekaya wee sị Aịzaya: “Okwu Jehova nke i kwuru dị mma.”+ O wee gaa n’ihu ịsị: “Ọ́ bụghị otú ahụ, ma ọ bụrụ na udo na eziokwu+ ga-adịgide n’ụbọchị m?”+
19 Hezekaya wee sị Aịzaya: “Okwu Jehova nke i kwuru dị mma.”+ O wee gaa n’ihu ịsị: “Ọ́ bụghị otú ahụ, ma ọ bụrụ na udo na eziokwu+ ga-adịgide n’ụbọchị m?”+