12 N’oge ahụ, Ịlaịsha nọ na-ahụ ya, ọ nọkwa na-eti mkpu, sị: “Nna m, nna m,+ ụgbọ ịnyịnya agha Izrel na ndị na-agba ịnyịnya ya!”+ Ọ hụghị ya ọzọ. O wee jide uwe ya aka, dọwaa ya ibé abụọ.+
13 Ndị na-ejere ya ozi wee bịa gwa ya, sị: “Nna m,+ a sị na ọ bụ oké ihe ka onye amụma ahụ gwara gị, ọ̀ bụ na ị gaghị eme ya? Ma ya fọdụzie na ọ sịrị gị, ‘Mikpuo onwe gị na mmiri wee dị ọcha’?”
14 Ma Ịlaịsha+ dara ọrịa, bụ́ ọrịa ga-egbu ya.+ Jehoash bụ́ eze Izrel wee gbadakwuru ya ma malite ịkwa ákwá n’ihu ya, sị: “Nna m,+ nna m, ụgbọ ịnyịnya agha Izrel na ndị na-agba ịnyịnya ya!”+