1 Samuel 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị Filistia+ wee kpọkọta ndị agha ha niile n’Efek. Ma ndị Izrel mara ụlọikwuu ha n’akụkụ isi iyi dị na Jezril.+ 1 Ndị Eze 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee ruo ná mmalite afọ na Ben-hedad mere ka ndị Siria+ zukọta wee gaa n’Efek+ maka ibuso Izrel agha.
29 Ndị Filistia+ wee kpọkọta ndị agha ha niile n’Efek. Ma ndị Izrel mara ụlọikwuu ha n’akụkụ isi iyi dị na Jezril.+
26 O wee ruo ná mmalite afọ na Ben-hedad mere ka ndị Siria+ zukọta wee gaa n’Efek+ maka ibuso Izrel agha.