1 Ndị Eze 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee sị ya: “Gawa, laghachi n’ala ịkpa Damaskọs;+ ị ga-abatakwa wee tee Hazel+ mmanụ+ ịbụ eze Siria. 2 Ndị Eze 10:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’oge ahụ, Jehova malitere ibipụ Izrel nke nta nke nta; Hazel+ wee na-egbu ha n’ókèala Izrel dum,
15 Jehova wee sị ya: “Gawa, laghachi n’ala ịkpa Damaskọs;+ ị ga-abatakwa wee tee Hazel+ mmanụ+ ịbụ eze Siria.