2 Ihe E Mere 26:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ikpeazụ, Ọzaya sooro nna nna ya hà dinaa; ha wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà, kama ọ bụ n’ala ndị eze ka e liri ya,+ n’ihi na ha sịrị: “Ọ bụ onye ekpenta.” Jotam+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
23 N’ikpeazụ, Ọzaya sooro nna nna ya hà dinaa; ha wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà, kama ọ bụ n’ala ndị eze ka e liri ya,+ n’ihi na ha sịrị: “Ọ bụ onye ekpenta.” Jotam+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.