2 Ndị Eze 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, Azaraya sooro nna nna ya hà dinaa,+ ha wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid; Jotam nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.+
7 N’ikpeazụ, Azaraya sooro nna nna ya hà dinaa,+ ha wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid; Jotam nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.+