2 Ndị Eze 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Juda niile wee kpọrọ Azaraya,+ ọ gbara afọ iri na isii+ mgbe ahụ, ha wee mee ya eze n’ọnọdụ nna ya bụ́ Amazaya.+ 2 Ndị Eze 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’afọ nke iri abụọ na asaa nke ọchịchị Jeroboam eze Izrel, Azaraya+ nwa Amazaya+ eze Juda ghọrọ eze. 1 Ihe E Mere 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehoash amụọ Amazaya,+ Amazaya amụọ Azaraya,+ Azaraya amụọ Jotam,+
21 Ndị Juda niile wee kpọrọ Azaraya,+ ọ gbara afọ iri na isii+ mgbe ahụ, ha wee mee ya eze n’ọnọdụ nna ya bụ́ Amazaya.+
15 N’afọ nke iri abụọ na asaa nke ọchịchị Jeroboam eze Izrel, Azaraya+ nwa Amazaya+ eze Juda ghọrọ eze.