2 Ndị Eze 15:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ikpeazụ, Hoshia+ nwa Ila gbaara Pika nwa Remalaya izu+ wee gbuo ya;+ o wee malite ịchị n’ọnọdụ ya n’afọ nke iri abụọ nke ọchịchị Jotam+ nwa Ọzaya.
30 N’ikpeazụ, Hoshia+ nwa Ila gbaara Pika nwa Remalaya izu+ wee gbuo ya;+ o wee malite ịchị n’ọnọdụ ya n’afọ nke iri abụọ nke ọchịchị Jotam+ nwa Ọzaya.