2 Ndị Eze 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu+ nakwa n’ugwu nta dị iche iche+ nakwa n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+ Hosia 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Gilied emewo anwansi,+ ghaakwa ụgha.+ Ha achụwo ehi dị iche iche n’àjà na Gilgal.+ Ebe ịchụàjà ha dịkwa ka ikpo nkume nke dị n’ebe a kọrọ ihe n’ubi.+
4 O wee na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu+ nakwa n’ugwu nta dị iche iche+ nakwa n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+
11 “Gilied emewo anwansi,+ ghaakwa ụgha.+ Ha achụwo ehi dị iche iche n’àjà na Gilgal.+ Ebe ịchụàjà ha dịkwa ka ikpo nkume nke dị n’ebe a kọrọ ihe n’ubi.+