Ezikiel 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “‘Ebe ọ bụ na unu ekwuwo ihe na-abụghị eziokwu, unu ahụwokwa ụgha n’ọhụụ, n’ihi ya, m na-emegide unu,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
8 “‘Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “‘Ebe ọ bụ na unu ekwuwo ihe na-abụghị eziokwu, unu ahụwokwa ụgha n’ọhụụ, n’ihi ya, m na-emegide unu,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”