19 O nyekwara+ mmadụ niile, ìgwè ndị Izrel dum, ma nwoke ma nwaanyị, onye ọ bụla, otu achịcha nkịtị na achịcha mkpụrụ osisi det nakwa achịcha mkpụrụ vaịn a mịrị amị,+ e mesịa, mmadụ niile lara, onye ọ bụla n’ụlọ ya.
66 N’ụbọchị nke asatọ, ọ hapụrụ ndị ahụ ka ha lawa;+ ha wee malite ịgọzi eze, ha jikwa ọṅụ+ na obi ụtọ+ laa n’ụlọ ha, n’ihi ihe ọma+ niile Jehova meere Devid bụ́ ohu ya na Izrel bụ́ ndị ya.