1 Samuel 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee zie ozi, e wee gaa kpọta ya. Ọ na-acha ọbara ọbara,+ bụrụ nwa okorobịa anya ya mara mma, nke makwara mma ile anya. Jehova wee sị: “Bilie, tee ya mmanụ, n’ihi na ọ bụ onye a!”+ 1 Samuel 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Devid nọkwa na-aga n’ụlọ Sọl ma na-alọta iji lekọta ìgwè atụrụ+ nna ya na Betlehem. Abụ Ọma 78:70 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 O wee họrọ ohu ya bụ́ Devid,+O wee si n’ogige anụ ụlọ kpọrọ ya.+
12 O wee zie ozi, e wee gaa kpọta ya. Ọ na-acha ọbara ọbara,+ bụrụ nwa okorobịa anya ya mara mma, nke makwara mma ile anya. Jehova wee sị: “Bilie, tee ya mmanụ, n’ihi na ọ bụ onye a!”+