1 Samuel 25:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ ga-erukwa na, ebe ọ bụ na Jehova ga-emere onyenwe m ihe ọma dị ka ihe niile o kwuru si dị, ọ ga-ahọpụta gị ịbụ onye ndú Izrel.+ 2 Samuel 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Devid wee sị Maịkal: “Ọ bụ n’ihu Jehova, bụ́ onye họọrọ m kama ịhọrọ nna gị na ezinụlọ ya wee mee ka m bụrụ onye ndú+ nke ndị Jehova bụ́ Izrel ka m nọ na-enwe obi ụtọ, m ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu Jehova.+
30 Ọ ga-erukwa na, ebe ọ bụ na Jehova ga-emere onyenwe m ihe ọma dị ka ihe niile o kwuru si dị, ọ ga-ahọpụta gị ịbụ onye ndú Izrel.+
21 Devid wee sị Maịkal: “Ọ bụ n’ihu Jehova, bụ́ onye họọrọ m kama ịhọrọ nna gị na ezinụlọ ya wee mee ka m bụrụ onye ndú+ nke ndị Jehova bụ́ Izrel ka m nọ na-enwe obi ụtọ, m ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu Jehova.+