2 Samuel 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Devid na ụlọ Izrel dum nọ na-enwe aṅụrị n’ihu Jehova, jiri ụdị ngwá egwú niile e ji osisi junipa rụọ, tinyere une+ na ụbọ akwara+ na obere ịgbà+ na sistrọm na ájà,+ na-eti egwú. 2 Samuel 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid ji ike ya dum na-etegharị egwú n’ihu Jehova, Devid yikwa efọd+ ákwà linin n’oge ahụ.
5 Devid na ụlọ Izrel dum nọ na-enwe aṅụrị n’ihu Jehova, jiri ụdị ngwá egwú niile e ji osisi junipa rụọ, tinyere une+ na ụbọ akwara+ na obere ịgbà+ na sistrọm na ájà,+ na-eti egwú.