Ọpụpụ 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+ Diuterọnọmi 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gị onwe gị amalitewo ime ka ohu gị hụ ịdị ukwuu+ gị na ogwe aka gị dị ike,+ n’ihi na ònye bụ chi n’eluigwe ma ọ bụ n’elu ụwa nke na-eme ụdị ihe ndị ị na-eme, nke na-arụkwa ụdị oké ọrụ ndị ị na-arụ?+ Abụ Ọma 86:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ dịghị onye dị ka gị n’etiti chi niile, Jehova,+Ọ dịghịkwa ọrụ yiri ọrụ gị.+
11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+
24 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gị onwe gị amalitewo ime ka ohu gị hụ ịdị ukwuu+ gị na ogwe aka gị dị ike,+ n’ihi na ònye bụ chi n’eluigwe ma ọ bụ n’elu ụwa nke na-eme ụdị ihe ndị ị na-eme, nke na-arụkwa ụdị oké ọrụ ndị ị na-arụ?+