Ekliziastis 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Abụọ dị mma karịa otu,+ n’ihi na ha nwere ezi ụgwọ ọrụ maka ịrụsi ọrụ ike ha.+