2 Samuel 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid wee sị Gad: “Ọ na-ewute m nke ukwuu. Biko, ka anyị daba n’aka Jehova,+ n’ihi na ebere ya dị ukwuu;+ ma ka m ghara ịdaba n’aka mmadụ.”+
14 Devid wee sị Gad: “Ọ na-ewute m nke ukwuu. Biko, ka anyị daba n’aka Jehova,+ n’ihi na ebere ya dị ukwuu;+ ma ka m ghara ịdaba n’aka mmadụ.”+