1 Ihe E Mere 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Devid wee sị Gad: “Ọ na-ewute m nke ukwuu. Biko, ka m daba n’aka Jehova,+ n’ihi na ebere ya dị ukwuu;+ ma ka m ghara ịdaba n’aka mmadụ.”+ Ndị Hibru 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị; n’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla ọ nabatara ịbụ nwa ya ihe.”+
13 Devid wee sị Gad: “Ọ na-ewute m nke ukwuu. Biko, ka m daba n’aka Jehova,+ n’ihi na ebere ya dị ukwuu;+ ma ka m ghara ịdaba n’aka mmadụ.”+
6 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị; n’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla ọ nabatara ịbụ nwa ya ihe.”+