Ndị Ikpe 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Izrel wee daa ogbenye nke ukwuu n’ihi Midian; ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+ 2 Ihe E Mere 28:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova bụ́ Chineke ya wee nyefee ya n’aka+ eze Siria.+ Ha wee merie ya ma dọrọ ọtụtụ n’ime ndị ya n’agha ma kpụta ha Damaskọs.+ O nyefekwara ya n’aka eze Izrel,+ o wee sụọ ya akwụ. Aịzaya 47:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wesoro ndị m iwe.+ M merụrụ ihe nketa m,+ m wee nyefee ha n’aka gị.+ I mereghị ha ebere.+ I boro agadi yok dị arọ nke ukwuu.+
6 Izrel wee daa ogbenye nke ukwuu n’ihi Midian; ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+
5 Jehova bụ́ Chineke ya wee nyefee ya n’aka+ eze Siria.+ Ha wee merie ya ma dọrọ ọtụtụ n’ime ndị ya n’agha ma kpụta ha Damaskọs.+ O nyefekwara ya n’aka eze Izrel,+ o wee sụọ ya akwụ.
6 M wesoro ndị m iwe.+ M merụrụ ihe nketa m,+ m wee nyefee ha n’aka gị.+ I mereghị ha ebere.+ I boro agadi yok dị arọ nke ukwuu.+