Jenesis 30:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Lia wee sị: “Chineke enyewo m ụgwọ ọrụ onye e goro ọrụ, n’ihi na akpọnyewo m di m nwaanyị na-ejere m ozi.” O wee gụọ ya Ịsaka.+ Jenesis 49:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ịsaka+ bụ ịnyịnya ibu ọkpụkpụ ya siri ike, nke makpu n’agbata akpa abụọ e kokwasịrị ya.
18 Lia wee sị: “Chineke enyewo m ụgwọ ọrụ onye e goro ọrụ, n’ihi na akpọnyewo m di m nwaanyị na-ejere m ozi.” O wee gụọ ya Ịsaka.+