Jenesis 35:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ụmụ ndị ikom Lia mụrụ bụ Ruben bụ́ ọkpara+ Jekọb nakwa Simiọn na Livaị na Juda na Ịsaka na Zebulọn. Jenesis 46:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ ndị ikom Ịsaka+ bụ Tola+ na Puva+ na Yọb na Shimrọn.+ Jenesis 49:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ịsaka+ bụ ịnyịnya ibu ọkpụkpụ ya siri ike, nke makpu n’agbata akpa abụọ e kokwasịrị ya. Diuterọnọmi 33:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O kwukwara banyere Zebulọn, sị:+“Zebulọn, ṅụrịa ọṅụ n’ọpụpụ gị,+Ịsaka, ṅụrịakwa ọṅụ n’ụlọikwuu gị.+ 1 Ihe E Mere 12:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ime ụmụ Ịsaka,+ bụ́ ndị maara ihe oge nyere,+ iji mata ihe Izrel kwesịrị ime,+ e nwere narị ndị isi abụọ, ụmụnne ha niile na-erubere ha isi. Mkpughe 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 n’ebo Simiọn,+ puku iri na abụọ;n’ebo Livaị,+ puku iri na abụọ;n’ebo Ịsaka,+ puku iri na abụọ;
23 Ụmụ ndị ikom Lia mụrụ bụ Ruben bụ́ ọkpara+ Jekọb nakwa Simiọn na Livaị na Juda na Ịsaka na Zebulọn.
18 O kwukwara banyere Zebulọn, sị:+“Zebulọn, ṅụrịa ọṅụ n’ọpụpụ gị,+Ịsaka, ṅụrịakwa ọṅụ n’ụlọikwuu gị.+
32 N’ime ụmụ Ịsaka,+ bụ́ ndị maara ihe oge nyere,+ iji mata ihe Izrel kwesịrị ime,+ e nwere narị ndị isi abụọ, ụmụnne ha niile na-erubere ha isi.