Ilu 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Amamihe nke onye maara ihe bụ ịghọta ụzọ ya,+ ma nzuzu nke ndị nzuzu bụ aghụghọ.+ Ekliziastis 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Amamihe dị ike nye onye maara ihe karịa ndị ikom iri na-achị achị bụ́ ndị nọ n’otu obodo.+ Ekliziastis 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Amamihe dị mma karịa ngwá ọgụ, naanị otu onye mmehie pụkwara ibibi ọtụtụ ihe ọma.+