Ilu 11:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye ajọ omume na-enweta ụgwọ ọrụ ụgha,+ ma onye na-akụ ezi omume dị ka mkpụrụ na-enweta ụgwọ ọrụ ziri ezi.+ Ilu 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E nwere ụzọ nke ziri ezi n’anya mmadụ,+ ma ụzọ ọnwụ ka nsọtụ ya ga-emecha bụrụ.+ Luk 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 m ga-asịkwa+ mkpụrụ obi m: “Mkpụrụ obi, i nwere ọtụtụ ezi ihe m kpakọbara maka ọtụtụ afọ; tụsara ahụ́, na-eri, na-aṅụ, mee onwe gị obi ụtọ.”’+ 1 Ndị Kọrịnt 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Olee ebe onye amamihe nọ? Olee ebe odeakwụkwọ nọ?+ Olee ebe ọ̀rụ́ ụka+ nke usoro ihe a nọ?+ Ọ̀ bụ na Chineke emeghị ka amamihe nke ụwa bụrụ ihe nzuzu?+
18 Onye ajọ omume na-enweta ụgwọ ọrụ ụgha,+ ma onye na-akụ ezi omume dị ka mkpụrụ na-enweta ụgwọ ọrụ ziri ezi.+
19 m ga-asịkwa+ mkpụrụ obi m: “Mkpụrụ obi, i nwere ọtụtụ ezi ihe m kpakọbara maka ọtụtụ afọ; tụsara ahụ́, na-eri, na-aṅụ, mee onwe gị obi ụtọ.”’+
20 Olee ebe onye amamihe nọ? Olee ebe odeakwụkwọ nọ?+ Olee ebe ọ̀rụ́ ụka+ nke usoro ihe a nọ?+ Ọ̀ bụ na Chineke emeghị ka amamihe nke ụwa bụrụ ihe nzuzu?+