Ọpụpụ 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Amram wee lụrụ+ Jokebed nwanne nna ya. E mesịa, ọ mụụrụ ya Erọn na Mozis.+ Amram dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa. Ọpụpụ 6:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ bụ ndị a bụ Erọn na Mozis ahụ Jehova gwara, sị:+ “Kpọpụtanụ ụmụ Izrel n’ala Ijipt dị ka ụsụụ ha si dị.”+
20 Amram wee lụrụ+ Jokebed nwanne nna ya. E mesịa, ọ mụụrụ ya Erọn na Mozis.+ Amram dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa.
26 Ọ bụ ndị a bụ Erọn na Mozis ahụ Jehova gwara, sị:+ “Kpọpụtanụ ụmụ Izrel n’ala Ijipt dị ka ụsụụ ha si dị.”+