Levitikọs 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Erọn wee chịlie aka ya chee ụmụ Izrel wee gọzie ha+ wee si n’ịchụ àjà mmehie ahụ na àjà nsure ọkụ ahụ na àjà udo ahụ gbadata.+ Ọnụ Ọgụgụ 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Gwa Erọn na ụmụ ya ndị ikom, sị, ‘Otú a ka unu ga-esi na-agọzi+ ụmụ Izrel, na-asị ha:
22 Erọn wee chịlie aka ya chee ụmụ Izrel wee gọzie ha+ wee si n’ịchụ àjà mmehie ahụ na àjà nsure ọkụ ahụ na àjà udo ahụ gbadata.+