Jenesis 46:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụmụ ndị ikom Livaị+ bụ Geshọn,+ Kohat+ na Meraraị.+ Ọpụpụ 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ ndị ikom Meraraị bụ Malaị na Mushaị.+ Ndị a bụ ezinụlọ nke ndị Livaị, dị ka agbụrụ ezinụlọ ha si dị.+
19 Ụmụ ndị ikom Meraraị bụ Malaị na Mushaị.+ Ndị a bụ ezinụlọ nke ndị Livaị, dị ka agbụrụ ezinụlọ ha si dị.+