1 Ndị Eze 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Esa wee were ọlaọcha niile na ọlaedo ndị fọdụrụ n’akụ̀ dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ dị n’ụlọ eze tinye n’aka ndị na-ejere ya ozi; Eze Esa wee ziga ha ka ha gakwuru Ben-hedad+ nwa Tabrimọn nwa Hiziọn eze Siria,+ bụ́ onye bi na Damaskọs,+ sị:
18 Esa wee were ọlaọcha niile na ọlaedo ndị fọdụrụ n’akụ̀ dị n’ụlọ Jehova na akụ̀ dị n’ụlọ eze tinye n’aka ndị na-ejere ya ozi; Eze Esa wee ziga ha ka ha gakwuru Ben-hedad+ nwa Tabrimọn nwa Hiziọn eze Siria,+ bụ́ onye bi na Damaskọs,+ sị: