Rut 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E nwere onye ikwu+ di Neomi, nke bụ́ nwoke bara ezigbo ọgaranya,+ onye si n’ezinụlọ Elimelek, onye aha ya bụ Boaz.+ Matiu 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Salmọn amụọ Boaz, bụ́ onye Rehab+ mụụrụ ya;Boaz amụọ Obed, bụ́ onye Rut+ mụụrụ ya;Obed amụọ Jesi;+
2 E nwere onye ikwu+ di Neomi, nke bụ́ nwoke bara ezigbo ọgaranya,+ onye si n’ezinụlọ Elimelek, onye aha ya bụ Boaz.+