Joshụa 13:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ókèala ha wee bụrụ Jeza+ na obodo niile dị na Gilied,+ tinyere ọkara ala ụmụ Amọn+ ruo Aroa,+ nke dị n’ihu Raba;+ Joshụa 21:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Heshbọn+ na ala ịta ahịhịa ya, Jeza+ na ala ịta ahịhịa ya; obodo ahụ niile dị anọ.
25 ókèala ha wee bụrụ Jeza+ na obodo niile dị na Gilied,+ tinyere ọkara ala ụmụ Amọn+ ruo Aroa,+ nke dị n’ihu Raba;+