1 Ndị Eze 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Sọlọmọn n’onwe ya bunyere Haịram puku ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kọọ+ ọka wit iri abụọ dị ka ihe oriri maka ezinụlọ ya na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kọọ iri abụọ nke mmanụ a sụpụtara+ ná mkpụrụ oliv. Nke ahụ bụ ihe Sọlọmọn na-ebunye Haịram site n’afọ ruo n’afọ.+ 2 Ihe E Mere 32:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 wuokwa ebe ichekwa+ ọka* na mmanya ọhụrụ+ na mmanụ ha wetara n’ubi. O wukwara ụlọ anụ+ maka ụdị anụmanụ niile nakwa ụlọ ìgwè ewu na atụrụ.
11 Sọlọmọn n’onwe ya bunyere Haịram puku ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kọọ+ ọka wit iri abụọ dị ka ihe oriri maka ezinụlọ ya na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kọọ iri abụọ nke mmanụ a sụpụtara+ ná mkpụrụ oliv. Nke ahụ bụ ihe Sọlọmọn na-ebunye Haịram site n’afọ ruo n’afọ.+
28 wuokwa ebe ichekwa+ ọka* na mmanya ọhụrụ+ na mmanụ ha wetara n’ubi. O wukwara ụlọ anụ+ maka ụdị anụmanụ niile nakwa ụlọ ìgwè ewu na atụrụ.