2 Ihe E Mere 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee jiri ọlaedo rụọ ihe ndọba oriọna.+ Ha dị iri ma yie ibe ha.+ O wee dọba ha n’ụlọ nsọ, ise n’aka nri, ise n’aka ekpe.+
7 O wee jiri ọlaedo rụọ ihe ndọba oriọna.+ Ha dị iri ma yie ibe ha.+ O wee dọba ha n’ụlọ nsọ, ise n’aka nri, ise n’aka ekpe.+