14 “Jeya+ nwa Manase weere ógbè Agọb+ dum ruo n’ókè ndị Geshọ+ na ndị Meaka,+ o wee jiri aha ya gụọ obodo nta ndị dị na Beshan aha, ya bụ, Havọt-jeya,+ ruo taa.
30 Ókèala ha malitere na Mahaneyim,+ Beshan dum, ebe dum Ọg eze Beshan+ chịrị, nakwa obodo ụlọikwuu niile nke Jeya+ ndị dị na Beshan, bụ́ obodo iri isii.