1 Ihe E Mere 2:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Ezinụlọ ndị odeakwụkwọ bụ́ ndị bi na Jebez+ bụ ndị Taịrataịt, ndị Shimiataịt, ndị Sukataịt. Ọ bụ ndị a bụ ndị Kenaịt,+ bụ́ ndị Hamat, nna ụlọ Rikab,+ mụrụ.
55 Ezinụlọ ndị odeakwụkwọ bụ́ ndị bi na Jebez+ bụ ndị Taịrataịt, ndị Shimiataịt, ndị Sukataịt. Ọ bụ ndị a bụ ndị Kenaịt,+ bụ́ ndị Hamat, nna ụlọ Rikab,+ mụrụ.