Ọnụ Ọgụgụ 32:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ma e wezụga Keleb+ nwa Jefọne onye Kinaz, na Jọshụa+ nwa Nọn, n’ihi na ha soro Jehova n’ụzọ zuru ezu.’ Joshụa 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O nyekwara Keleb+ nwa Jefọne òkè n’etiti ụmụ Juda dị ka iwu Jehova nyere Jọshụa si dị, ya bụ, Kiriat-aba (Aba nke a bụ nna Enak), ya bụ, Hibrọn.+
12 ma e wezụga Keleb+ nwa Jefọne onye Kinaz, na Jọshụa+ nwa Nọn, n’ihi na ha soro Jehova n’ụzọ zuru ezu.’
13 O nyekwara Keleb+ nwa Jefọne òkè n’etiti ụmụ Juda dị ka iwu Jehova nyere Jọshụa si dị, ya bụ, Kiriat-aba (Aba nke a bụ nna Enak), ya bụ, Hibrọn.+