1 Ihe E Mere 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee debe ụfọdụ n’ime ndị Livaị+ n’ihu igbe Jehova ka ha bụrụ ndị na-eje ozi,+ ka ha wee na-echetara ndị mmadụ ihe dị iche iche Jehova bụ́ Chineke Izrel mere,+ na-ekelekwa+ ya ma na-enye ya otuto,+ 1 Ihe E Mere 16:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 O wee hapụ Esaf+ na ụmụnne ya n’ihu igbe ọgbụgba ndụ Jehova ka ha na-eje ozi+ mgbe niile n’ihu Igbe ahụ, dị ka ihe a chọrọ kwa ụbọchị si dị;+
4 O wee debe ụfọdụ n’ime ndị Livaị+ n’ihu igbe Jehova ka ha bụrụ ndị na-eje ozi,+ ka ha wee na-echetara ndị mmadụ ihe dị iche iche Jehova bụ́ Chineke Izrel mere,+ na-ekelekwa+ ya ma na-enye ya otuto,+
37 O wee hapụ Esaf+ na ụmụnne ya n’ihu igbe ọgbụgba ndụ Jehova ka ha na-eje ozi+ mgbe niile n’ihu Igbe ahụ, dị ka ihe a chọrọ kwa ụbọchị si dị;+