Ọpụpụ 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ma gị onwe gị, kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị ikom, ka ha si n’etiti ụmụ Izrel bịakwute gị, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn. Ọnụ Ọgụgụ 3:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụ Elieza+ nwa Erọn onye nchụàjà bụ onyeisi nke ndị isi niile nke ụmụ Livaị, bụ́ onye na-elekọta ndị na-arụ ọrụ e kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ ahụ.
28 “Ma gị onwe gị, kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị ikom, ka ha si n’etiti ụmụ Izrel bịakwute gị, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn.
32 Ọ bụ Elieza+ nwa Erọn onye nchụàjà bụ onyeisi nke ndị isi niile nke ụmụ Livaị, bụ́ onye na-elekọta ndị na-arụ ọrụ e kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ ahụ.