Joshụa 21:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 E sikwa n’ọkara ebo Manase+ nye ụmụ Geshọn,+ bụ́ ezinụlọ ụmụ Livaị, obodo mgbaba maka onye gburu mmadụ, ya bụ, Golan,+ nke dị na Beshan, na ala ịta ahịhịa ya, na Bieshtera+ na ala ịta ahịhịa ya; obodo abụọ.
27 E sikwa n’ọkara ebo Manase+ nye ụmụ Geshọn,+ bụ́ ezinụlọ ụmụ Livaị, obodo mgbaba maka onye gburu mmadụ, ya bụ, Golan,+ nke dị na Beshan, na ala ịta ahịhịa ya, na Bieshtera+ na ala ịta ahịhịa ya; obodo abụọ.